Skip to main content

Android: Nke Metụtara

Njirimara Nke Metụtara na-enye gị ohere ịhụ Ọdịnaya Metụtara maka amaokwu na isi nke ị na-agụ. Họrọ taabụ Baịbụl ma ọ bụrụ na ahọpụtabèghị ya. Iji hụ Ọdịnaya Metụtara: Maka otu amaokwu kpọmkwem : họr…

Leah Nelson
Updated by Leah Nelson

Njirimara Nke Metụtara na-enye gị ohere ịhụ Ọdịnaya Metụtara maka amaokwu na isi nke ị na-agụ.

  1. Họrọ taabụ Baịbụl ma ọ bụrụ na ahọpụtabèghị ya.
  2. Iji hụ Ọdịnaya Metụtara:
    • Maka otu amaokwu kpọmkwem: họrọ amaokwu ị chọrọ ịhụ ma swaịpụ elu na menu na-apụta iji hụ Related Content.
    • Maka amaokwu ọtụtụ: họrọ amaokwu ndị ahụ, wee swaịpụ elu na menu na-apụta iji hụ Related Content.
    • Maka isi-akwụkwọ dum: họrọ ntụpọ atọ (⋯) dị n'akụkụ aka nri n'elu, wee họrọ Ọdịnaya Metụtara Ya iji meghee ya ozugbo.
    Mgbe ha dị, aga egosipụta Vidiyo Gasị Ndị Nrụkọ-Ọrụ, Ihe-Ọmụmụ Baịbụl Si N'aka Ndị Biblica Ndetu Gasị, Nkọwa Gasị, Vidiyo Gasị, na Onyonyo Gasị metụtara amaokwu (gasị) na isi-akwụkwọ ahọpụtarà. Fụchie site n'aka nri gaa n'aka ekpe n'elu ngalaba vidiyo ma ọ bụ onyonyo iji hụkwu ọdịnaya.
  3. Họrọ tab Saved (dị n'akụkụ Related) iji hụ ihe ọ bụla ị chekwaworo metụtara amaokwu ahụ (ndị ahụ).
  4. Scrollụ gaa na ndabere ma pịa Public Notes iji hụ Ndetu ndị ọzọ na Òtù YouVersion kekọrịtara.
    Ndetu ndị ndị ọzọ kere ma chekwaa dị ka Ọha ma ọ bụ nke a na-ahụ anya nye Ndị Enyi ga-egosi na ndepụta Ọha Ndetu . Ndetu Nzuzo agaghị apụta ìhè.

How did we do?

Android: Budata Akwụkwọ Nsọ Na-Adịghị Na Intanetị

Contact