Skip to main content

iOS: Nke Metụtara

Njirimara Nke Metụtara na-enye gị ohere ịhụ Ọdịnaya Metụtara maka amaokwu na isi nke ị na-agụ. Họrọ taabụ Baịbụl ma ọ bụrụ na ahọpụtabèghị ya. Iji hụ Ọdịnaya Metụtara: Maka amaokwu kpọmkwem gasị : họ…

Zizoh Anto
Updated by Zizoh Anto

Njirimara Nke Metụtara na-enye gị ohere ịhụ Ọdịnaya Metụtara maka amaokwu na isi nke ị na-agụ.

  1. Họrọ taabụ Baịbụl ma ọ bụrụ na ahọpụtabèghị ya.
  2. Iji hụ Ọdịnaya Metụtara:
    • Maka amaokwu kpọmkwem gasị: họrọ amaokwu ndị ahụ, wee sèlié aka gị elu na menù nke ná-apụta iji hụ Ọdịnaya Metụtara Ya.
    • Maka isi-akwụkwọ dum: họrọ ntụpọ atọ (⋯) dị n'akụkụ aka nri n'elu, wee họrọ Ọdịnaya Metụtara Ya iji meghee ya ozugbo.
    Mgbe ọ dị, ndetu na nkọwa sitere na Akwụkwọ Nsọ Ọmụmụ Biblica, Vidiyo na Onyonyo metụtara amaokwu ahọpụtara na isi ahụ ga-egosi. Fụchie site n'aka nri gaa n'aka ekpe n'elu ngalaba vidiyo ma ọ bụ onyonyo iji hụkwu ọdịnaya.
  3. Họrọ Echekwara tab iji hụ ihe ọ bụla ị chekwara metụtara amaokwu ahụ.
  4. Pịa Ndetu Ọha iji hụ Ndetu ndị ọzọ nọ na Obodo YouVersion kekọrịtara.
Ndetu ndị ndị ọzọ kere ma chekwaa dị ka Ọha ma ọ bụ nke a na-ahụ anya nye Ndị Enyi ga-egosi na ndepụta Ọha Ndetu . Ndetu Nzuzo agaghị apụta ìhè.

How did we do?

Contact